Ilu 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Obi nwere ike ịnọ n’ihe mgbu ọbụna mgbe a na-achị ọchị;+ iru uju bụkwa njedebe nke ịṅụrị ọṅụ.+ Ekliziastis 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na dị ka ogwu si ada mgbe ọ na-ere ọkụ n’okpuru ite, otú ahụ ka ọchị onye nzuzu si ada;+ nke a kwa bụ ihe efu.
6 N’ihi na dị ka ogwu si ada mgbe ọ na-ere ọkụ n’okpuru ite, otú ahụ ka ọchị onye nzuzu si ada;+ nke a kwa bụ ihe efu.