Ekliziastis 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nke a kwa bụ oké ọdachi: kpọmkwem otú mmadụ dị pụta, otú ahụ ka ọ ga-adị laa; oleekwa uru ọ baara onye nọ na-arụsi ọrụ ike n’ịchụso ifufe?+
16 Nke a kwa bụ oké ọdachi: kpọmkwem otú mmadụ dị pụta, otú ahụ ka ọ ga-adị laa; oleekwa uru ọ baara onye nọ na-arụsi ọrụ ike n’ịchụso ifufe?+