Jọn 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Meri wee were mmanụ na-esi ísì ụtọ nke dị otu paụnd n’ịdị arọ, bụ́ ezigbo mmanụ nad,+ nke dị nnọọ oké ọnụ, tee n’ụkwụ Jizọs ma jiri ntutu isi ya hichaa ya ụkwụ.+ Ísì mmanụ ahụ nke na-esi ísì ụtọ wee jupụta ụlọ ahụ.
3 Meri wee were mmanụ na-esi ísì ụtọ nke dị otu paụnd n’ịdị arọ, bụ́ ezigbo mmanụ nad,+ nke dị nnọọ oké ọnụ, tee n’ụkwụ Jizọs ma jiri ntutu isi ya hichaa ya ụkwụ.+ Ísì mmanụ ahụ nke na-esi ísì ụtọ wee jupụta ụlọ ahụ.