Abụ Solomọn 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ezé gị yiri ìgwè nne atụrụ+ a kpachara ajị ọhụrụ, ndị si n’ebe a sara ha ahụ́ na-apụta, ha niile na-amụ ejima ejima, ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ha ụmụ nwụnahụrụ.
2 Ezé gị yiri ìgwè nne atụrụ+ a kpachara ajị ọhụrụ, ndị si n’ebe a sara ha ahụ́ na-apụta, ha niile na-amụ ejima ejima, ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ha ụmụ nwụnahụrụ.