Ilu 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ haziwo ogbugbu anụ ya; ọ gwawo mmanya ya agwa; o dowokwa tebụl ya n’usoro.+ Abụ Solomọn 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eduru gị, m ga-akpọbata gị n’ụlọ nne m,+ bụ́ onye na-ezibu m ihe. M ga-enye gị mmanya+ e tinyere ihe na-esi ísì ụtọ ka ị ṅụọ, bụ́ mmiri mkpụrụ pọmigranet a pịpụtara ọhụrụ.
2 M ga-eduru gị, m ga-akpọbata gị n’ụlọ nne m,+ bụ́ onye na-ezibu m ihe. M ga-enye gị mmanya+ e tinyere ihe na-esi ísì ụtọ ka ị ṅụọ, bụ́ mmiri mkpụrụ pọmigranet a pịpụtara ọhụrụ.