Ezikiel 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee jiri ihe ịchọ mma chọọ gị mma, gbanye gị ọla aka+ n’aka, yinyekwa gị ihe olu n’olu.+