Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+ 1 Timoti 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na-emeso ụmụ nwaanyị mere okenye+ dị ka ndị nne, na-emeso ụmụ agbọghọ dị ka ụmụnne gị ndị nwaanyị+ n’ịdị ọcha niile.
28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+
2 na-emeso ụmụ nwaanyị mere okenye+ dị ka ndị nne, na-emeso ụmụ agbọghọ dị ka ụmụnne gị ndị nwaanyị+ n’ịdị ọcha niile.