Jọn 6:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ọ dịghị onye pụrụ ịbịakwute m ma ọ bụrụ na Nna m, bụ́ onye zitere m, adọtaghị ya;+ m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.+
44 Ọ dịghị onye pụrụ ịbịakwute m ma ọ bụrụ na Nna m, bụ́ onye zitere m, adọtaghị ya;+ m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.+