Aịzaya 42:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ka i meghee anya kpuru ìsì,+ ka ị kpọpụta ndị mkpọrọ n’ụlọ mkpọrọ,+ meekwa ka ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị si n’ụlọ mkpọrọ pụta.+
7 ka i meghee anya kpuru ìsì,+ ka ị kpọpụta ndị mkpọrọ n’ụlọ mkpọrọ,+ meekwa ka ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị si n’ụlọ mkpọrọ pụta.+