Jenesis 49:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, m ga-echere nzọpụta si n’aka gị, Jehova.+ Ilu 20:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Asịla: “M ga-emegwara ihe ọjọọ e mere m!”+ Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ,+ ọ ga-azọpụtakwa gị.+ Luk 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ihi na anya m ahụwo onye ị ga-esi n’aka ya weta nzọpụta,+