Aịzaya 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-akwatukwa obodo gị e wusiri ike, ya na mgbidi nchebe gị ndị dị elu; ọ ga-akwada ya, mee ka ọ daruo ala, ruo n’ájá.+ Jeremaya 48:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Meerenụ Moab ihe e ji ahụwa ụzọ ama, n’ihi na ọ ga-apụ wee ghọọ mkpọmkpọ ebe;+ obodo ya dị iche iche ga-aghọ naanị ihe ijuanya, n’enweghị onye bi ha.+
12 Ọ ga-akwatukwa obodo gị e wusiri ike, ya na mgbidi nchebe gị ndị dị elu; ọ ga-akwada ya, mee ka ọ daruo ala, ruo n’ájá.+
9 “Meerenụ Moab ihe e ji ahụwa ụzọ ama, n’ihi na ọ ga-apụ wee ghọọ mkpọmkpọ ebe;+ obodo ya dị iche iche ga-aghọ naanị ihe ijuanya, n’enweghị onye bi ha.+