Jenesis 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na e si na ya wepụta gị.+ N’ihi na ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+ Daniel 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọtụtụ ndị bụ́ ndị na-arahụ ụra n’ime ala ga-eteta,+ ụfọdụ ga-enweta ndụ ebighị ebi,+ ụfọdụ enweta nkọcha, bụrụkwa ihe ịsọ oyi ruo mgbe ebighị ebi.+
19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na e si na ya wepụta gị.+ N’ihi na ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+
2 Ọtụtụ ndị bụ́ ndị na-arahụ ụra n’ime ala ga-eteta,+ ụfọdụ ga-enweta ndụ ebighị ebi,+ ụfọdụ enweta nkọcha, bụrụkwa ihe ịsọ oyi ruo mgbe ebighị ebi.+