Habakọk 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ na-akwa ndị eze emo, na-achịkwa ndị isi ọchị.+ Ọ na-achị ọbụna ebe ọ bụla e wusiri ike ọchị,+ ọ na-ekpokọkwa ájá wee weghara ya.
10 Ọ na-akwa ndị eze emo, na-achịkwa ndị isi ọchị.+ Ọ na-achị ọbụna ebe ọ bụla e wusiri ike ọchị,+ ọ na-ekpokọkwa ájá wee weghara ya.