Aịzaya 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A ga-emebi ọgbụgba ndụ ahụ unu na Ọnwụ gbara,+ ọhụụ ahụ unu na Shiol hụkọrọ agaghị enwe isi.+ Mgbe oké idei mmiri ahụ na-achị ọkụ ga na-asọfere,+ unu ga-aghọkwara ya ebe ọ ga na-azọtọ azọtọ.+
18 A ga-emebi ọgbụgba ndụ ahụ unu na Ọnwụ gbara,+ ọhụụ ahụ unu na Shiol hụkọrọ agaghị enwe isi.+ Mgbe oké idei mmiri ahụ na-achị ọkụ ga na-asọfere,+ unu ga-aghọkwara ya ebe ọ ga na-azọtọ azọtọ.+