Aịzaya 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee! Jehova na-eme ka ala a tọgbọrọ n’efu, na-emekwa ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe,+ o kpuwo ya ihu,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+
24 Lee! Jehova na-eme ka ala a tọgbọrọ n’efu, na-emekwa ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe,+ o kpuwo ya ihu,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+