Diuterọnọmi 28:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Mgbe ahụ, ị ga-eri mkpụrụ nke afọ gị, bụ́ anụ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị, n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu. Diuterọnọmi 28:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 ka ọ ghara inyetụ otu n’ime ha anụ ụmụ ya ọ ga-eri, n’ihi na o nwekwaghị ihe fọdụụrụ ya ma ọlị n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị n’obodo gị niile ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.+
53 Mgbe ahụ, ị ga-eri mkpụrụ nke afọ gị, bụ́ anụ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị, n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.
55 ka ọ ghara inyetụ otu n’ime ha anụ ụmụ ya ọ ga-eri, n’ihi na o nwekwaghị ihe fọdụụrụ ya ma ọlị n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị n’obodo gị niile ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.+