Abụ Ọma 73:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha asịwokwa: “Olee otú Chineke ga-esi mara?+Onye Kasị Elu ọ̀ ma ihe?”+ Abụ Ọma 94:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha na-asịkwa: “Jaa adịghị ahụ ya;+Chineke Jekọb amaghịkwa ihe na-eme.”+