Matiu 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka, ọ ga-edebekwa ebe nzọcha mkpụrụ ya ọcha nke ọma, ọ ga-ekpokọtakwa ọka wit ya n’ime ụlọ nkwakọba ihe,+ ma ọ ga-esu igbogbo ya ọkụ+ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.”
12 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka, ọ ga-edebekwa ebe nzọcha mkpụrụ ya ọcha nke ọma, ọ ga-ekpokọtakwa ọka wit ya n’ime ụlọ nkwakọba ihe,+ ma ọ ga-esu igbogbo ya ọkụ+ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.”