Emọs 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ‘N’ihi na, lee! m na-enye iwu, m ga-ayọgharịkwa ụlọ Izrel n’etiti mba niile,+ dị ka mmadụ si ayọgharị myọ, ma otu obere okwute agaghị ada n’ala.
9 ‘N’ihi na, lee! m na-enye iwu, m ga-ayọgharịkwa ụlọ Izrel n’etiti mba niile,+ dị ka mmadụ si ayọgharị myọ, ma otu obere okwute agaghị ada n’ala.