Ndị Ikpe 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, mgbe i si na Sia na-apụta,+Mgbe i si n’ala Idọm zọrọ ije na-apụta,+Ala mara jijiji,+ mmiri sikwa n’eluigwe zoo,+Mmiri sikwa n’ígwé ojii zoo.
4 Jehova, mgbe i si na Sia na-apụta,+Mgbe i si n’ala Idọm zọrọ ije na-apụta,+Ala mara jijiji,+ mmiri sikwa n’eluigwe zoo,+Mmiri sikwa n’ígwé ojii zoo.