Jenesis 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+ Job 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ume m ka zuru ezu n’ime m,Mgbe mmụọ Chineke ka dịkwa n’oghere imi m,+
7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+