Aịzaya 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-asị na ihe ọma bụ ihe ọjọọ, na ihe ọjọọ bụ ihe ọma,+ ndị na-ewere ọchịchịrị mere ìhè, were ìhè mere ọchịchịrị, ndị na-ewere ihe na-elu ilu dị ka ihe na-atọ ụtọ, werekwa ihe na-atọ ụtọ dị ka ihe na-elu ilu!+ Malakaị 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+
20 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-asị na ihe ọma bụ ihe ọjọọ, na ihe ọjọọ bụ ihe ọma,+ ndị na-ewere ọchịchịrị mere ìhè, were ìhè mere ọchịchịrị, ndị na-ewere ihe na-elu ilu dị ka ihe na-atọ ụtọ, werekwa ihe na-atọ ụtọ dị ka ihe na-elu ilu!+
18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+