1 Samuel 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Biko, ka onyenwe m ghara itinye uche na nwoke a na-abaghị n’ihe+ bụ́ Nebal, n’ihi na otú aha ya dị ka ya onwe ya dị. Nebal bụ aha ya, nzuzu dịkwa ya n’ahụ́.+ Ma mụ onwe m, bụ́ ohu gị nwaanyị, ahụghị ụmụ okorobịa onyenwe m, bụ́ ndị i zitere. Matiu 12:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu pụrụ isi kwuo ihe ọma, ebe unu bụ ndị ajọ omume?+ N’ihi na ọ bụ ihe jupụtara mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+
25 Biko, ka onyenwe m ghara itinye uche na nwoke a na-abaghị n’ihe+ bụ́ Nebal, n’ihi na otú aha ya dị ka ya onwe ya dị. Nebal bụ aha ya, nzuzu dịkwa ya n’ahụ́.+ Ma mụ onwe m, bụ́ ohu gị nwaanyị, ahụghị ụmụ okorobịa onyenwe m, bụ́ ndị i zitere.
34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu pụrụ isi kwuo ihe ọma, ebe unu bụ ndị ajọ omume?+ N’ihi na ọ bụ ihe jupụtara mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+