56 Nwaanyị nke na-agbasighị ike, nke a zụtọrọ azụtọ n’etiti unu, nke na-anwatụbeghịkwa ịzọ ọbụ ụkwụ ya n’ala n’ihi ịbụ onye a zụtọrọ azụtọ na onye na-agbasighị ike,+ ga na-ele di ya ọ hụrụ n’anya na nwa ya nwoke na nwa ya nwaanyị anya ọjọọ,
16 Jehova wee sị: “N’ihi na ụmụ nwaanyị Zayọn dị mpako, ha na-agbatịkwa olu ha mgbe ha na-eje ije, na-elekwa anya iji rata ndị ikom, ha na-eje ije nganga, na-emekwa ka ọla ụkwụ ha na-eme mkpọtụ,+