Ezikiel 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Gwa ndị na-ete ya nzụ na ọ ga-ada. Oké mmiri ozuzo ga-ezorịrị, gị akụ́ mmiri ígwé, ị ga-adakwa, oké ifufe ga-emekwa ka ọ gbawaa.+
11 “Gwa ndị na-ete ya nzụ na ọ ga-ada. Oké mmiri ozuzo ga-ezorịrị, gị akụ́ mmiri ígwé, ị ga-adakwa, oké ifufe ga-emekwa ka ọ gbawaa.+