Jeremaya 50:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-akpọghachite Izrel n’ala ịta ahịhịa ya,+ ọ ga-atakwa nri n’ugwu Kamel+ nakwa na Beshan;+ afọ ga-ejukwa mkpụrụ obi ya n’ógbè Ifrem+ na Gilied+ ndị bụ́ ugwu ugwu.’”
19 M ga-akpọghachite Izrel n’ala ịta ahịhịa ya,+ ọ ga-atakwa nri n’ugwu Kamel+ nakwa na Beshan;+ afọ ga-ejukwa mkpụrụ obi ya n’ógbè Ifrem+ na Gilied+ ndị bụ́ ugwu ugwu.’”