Nehemaya 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọkara ụmụ ha na-asụ asụsụ ndị Ashdọd, ọ dịghịkwa otu n’ime ha maara otú e si asụ asụsụ ndị Juu,+ kama ha na-asụ asụsụ nke ndị dị iche iche.
24 Ọkara ụmụ ha na-asụ asụsụ ndị Ashdọd, ọ dịghịkwa otu n’ime ha maara otú e si asụ asụsụ ndị Juu,+ kama ha na-asụ asụsụ nke ndị dị iche iche.