2 Samuel 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Toaị eze Hemat+ wee nụ na Devid egbuwo ndị agha niile nke Hadadiza.+ Aịzaya 36:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Olee ebe chi niile nke Hemat+ na Apad+ nọ? Olee ebe chi niile nke Sefaveyim nọ?+ Hà napụtara Sameria n’aka m?+
19 Olee ebe chi niile nke Hemat+ na Apad+ nọ? Olee ebe chi niile nke Sefaveyim nọ?+ Hà napụtara Sameria n’aka m?+