Diuterọnọmi 32:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na oké nkume ha adịghị ka Oké Nkume anyị,+Ọbụna ndị iro anyị ga-ekweta nke a.+ Abụ Ọma 91:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-asị Jehova: “Ị bụ ebe mgbaba m na ebe m e wusiri ike,+Chineke m, onye m ga-atụkwasị obi.”+