Jenesis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+
3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+