2 Ndị Eze 18:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ole nke n’ime chi niile nke ala ndị a napụtara ala ha n’aka m,+ nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+ Aịzaya 36:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Rabshake wee sị ha: “Biko, sịnụ Hezekaya, ‘Nke a bụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria,+ kwuru: “Gịnị ka ị tụkwasịrị obi nke na-enye gị obi ike?+ Aịzaya 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ole nke n’ime chi niile nke ala ndị a napụtara ala ha n’aka m,+ nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+ Nehọm 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gịnị ka unu ga-echepụta megide Jehova?+ Ọ na-eweta mbibi zuru ezu. Ahụhụ agaghị ebilite nke ugboro abụọ+ ya.
35 Ole nke n’ime chi niile nke ala ndị a napụtara ala ha n’aka m,+ nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+
4 Rabshake wee sị ha: “Biko, sịnụ Hezekaya, ‘Nke a bụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria,+ kwuru: “Gịnị ka ị tụkwasịrị obi nke na-enye gị obi ike?+
20 Ole nke n’ime chi niile nke ala ndị a napụtara ala ha n’aka m,+ nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+
9 Gịnị ka unu ga-echepụta megide Jehova?+ Ọ na-eweta mbibi zuru ezu. Ahụhụ agaghị ebilite nke ugboro abụọ+ ya.