2 Ihe E Mere 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova wee si otú a zọpụta Hezekaya na ndị bi na Jeruselem n’aka Senakerib eze Asiria+ nakwa n’aka ndị niile ọzọ, nyekwa ha ezumike gburugburu.+ Aịzaya 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ìhè ka dị, ọ ga-akwụsịtụ na Nọb.+ Ọ na-atụ ugwu nke ada bụ́ Zayọn, bụ́ ugwu Jeruselem,+ aka iji yie ya egwu. Aịzaya 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lee anya na Zayọn,+ bụ́ obodo anyị na-anọ eme ememme!+ Anya gị ga-ahụ Jeruselem, bụ́ ebe obibi nke na-enweghị nsogbu, ụlọikwuu nke ọ na-adịghị onye ga-ebupụ ya.+ Ọ dịghị mgbe a ga-efopụ mkpọ́ ụlọikwuu ya efopụ, a gaghịkwa adọbi eriri ya ọ bụla.+
22 Jehova wee si otú a zọpụta Hezekaya na ndị bi na Jeruselem n’aka Senakerib eze Asiria+ nakwa n’aka ndị niile ọzọ, nyekwa ha ezumike gburugburu.+
32 Mgbe ìhè ka dị, ọ ga-akwụsịtụ na Nọb.+ Ọ na-atụ ugwu nke ada bụ́ Zayọn, bụ́ ugwu Jeruselem,+ aka iji yie ya egwu.
20 Lee anya na Zayọn,+ bụ́ obodo anyị na-anọ eme ememme!+ Anya gị ga-ahụ Jeruselem, bụ́ ebe obibi nke na-enweghị nsogbu, ụlọikwuu nke ọ na-adịghị onye ga-ebupụ ya.+ Ọ dịghị mgbe a ga-efopụ mkpọ́ ụlọikwuu ya efopụ, a gaghịkwa adọbi eriri ya ọ bụla.+