Abụ Ọma 63:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ya, m ga-agọzi gị ụbọchị ndụ m niile;+M ga-agbasa ọbụ aka m n’aha gị.+ Abụ Ọma 146:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eto Jehova ụbọchị ndụ m niile.+M ga-abụku Chineke m abụ olu ụtọ ruo oge niile m dị ndụ.+