Abụ Ọma 79:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Echetala njehie nna nna anyị hà wee taa anyị ahụhụ n’ihi ya.+Meere anyị ebere ọsọ ọsọ,+N’ihi na ike agwụla anyị kpamkpam.+ Abụ Ọma 103:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova emeworo ndị na-atụ egwu ya ebere+Dị ka nna si emere ụmụ ya ebere.+
8 Echetala njehie nna nna anyị hà wee taa anyị ahụhụ n’ihi ya.+Meere anyị ebere ọsọ ọsọ,+N’ihi na ike agwụla anyị kpamkpam.+