Abụ Ọma 37:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ha ga-akpọnwụ ọsọ ọsọ dị ka ahịhịa,+Ha ga-achanwụkwa dị ka ahịhịa ndụ nke puru ọhụrụ.+