Job 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ̀ ga-akụziri Chineke ihe,+Mgbe Chineke na-ekpe ndị dị elu ikpe?+ Job 36:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ̀ dịwo onye mere ka ọ zaa ajụjụ banyere ihe o mere,+Ọ̀ dịwokwa onye sịrị ya, ‘I meela ihe ọjọọ’?+ Ndị Rom 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi na “ònye maara uche Jehova,+ ma ọ bụ, ònye bụ onye ndụmọdụ ya?”+
23 Ọ̀ dịwo onye mere ka ọ zaa ajụjụ banyere ihe o mere,+Ọ̀ dịwokwa onye sịrị ya, ‘I meela ihe ọjọọ’?+