Abụ Ọma 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe m hụrụ eluigwe gị, bụ́ ihe mkpịsị aka gị rụrụ,+Ọnwa na kpakpando ndị i kere,+ Abụ Ọma 102:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị tọrọ ntọala ụwa ogologo oge gara aga,+Eluigwe bụkwa ọrụ aka gị.+
3 Mgbe m hụrụ eluigwe gị, bụ́ ihe mkpịsị aka gị rụrụ,+Ọnwa na kpakpando ndị i kere,+ Abụ Ọma 102:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị tọrọ ntọala ụwa ogologo oge gara aga,+Eluigwe bụkwa ọrụ aka gị.+