Aịzaya 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+
21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+