Diuterọnọmi 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ naanị Jehova nọ na-edu ya,+E nweghịkwa chi mba ọzọ so ya.+ Abụ Ọma 81:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chi ọzọ agaghị adị n’etiti gị;+Ị gaghịkwa akpọrọ chi ala ọzọ isiala.+