Aịzaya 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye nwere ume ga-aghọ eriri,+ ihe ọ rụpụtara ga-aghọkwa icheku ọkụ; ha abụọ ga na-ere ọkụ otu mgbe, n’enweghị onye ga-emenyụ ya.”+ Aịzaya 42:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dịghị ahịhịa amị a zọturu azọtu ọ ga-agbaji;+ ọ gaghịkwa emenyụ owu oriọna nke na-achọ ịnyụ anyụ. Ọ ga-eweta ikpe ziri ezi n’eziokwu.+
31 Onye nwere ume ga-aghọ eriri,+ ihe ọ rụpụtara ga-aghọkwa icheku ọkụ; ha abụọ ga na-ere ọkụ otu mgbe, n’enweghị onye ga-emenyụ ya.”+
3 Ọ dịghị ahịhịa amị a zọturu azọtu ọ ga-agbaji;+ ọ gaghịkwa emenyụ owu oriọna nke na-achọ ịnyụ anyụ. Ọ ga-eweta ikpe ziri ezi n’eziokwu.+