Job 40:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Biko, kee ájị̀ n’ume dị ka dimkpa;+M ga-ajụ gị ajụjụ, gị onwe gị azaakwa m.+ Luk 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma, ebe nwoke ahụ chọrọ igosi na ya bụ onye ezi omume, ọ sịrị Jizọs: “Ònye n’ezie bụ onye agbata obi m?”+
29 Ma, ebe nwoke ahụ chọrọ igosi na ya bụ onye ezi omume, ọ sịrị Jizọs: “Ònye n’ezie bụ onye agbata obi m?”+