Luk 10:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ya mere, ọ gakwuuru ya wee kechie ọnyá ya, wụkwasị ha mmanụ na mmanya.+ O wee kukwasị ya n’anụ ụlọ nke ya ma bute ya n’ụlọ ndị njem wee lekọta ya.
34 Ya mere, ọ gakwuuru ya wee kechie ọnyá ya, wụkwasị ha mmanụ na mmanya.+ O wee kukwasị ya n’anụ ụlọ nke ya ma bute ya n’ụlọ ndị njem wee lekọta ya.