Aịzaya 49:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nwaanyị ọ̀ pụrụ ichefu nwa ya ka na-aṅụ ara, nke na ọ gaghị emere nwa ọ mụrụ ebere?+ Ọbụna ndị inyom a nwere ike ichefu,+ ma mụ onwe m agaghị echefu gị.+
15 Nwaanyị ọ̀ pụrụ ichefu nwa ya ka na-aṅụ ara, nke na ọ gaghị emere nwa ọ mụrụ ebere?+ Ọbụna ndị inyom a nwere ike ichefu,+ ma mụ onwe m agaghị echefu gị.+