Abụ Ọma 69:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ka eluigwe na ụwa too ya,+Ka oké osimiri na ihe niile na-agagharị n’ime ya+ too ya. Abụ Ọma 96:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka eluigwe ṅụrịa ọṅụ, ka ụwa nweekwa aṅụrị.+Ka oké osimiri bigbọọ, ya na ihe jupụtara n’ime ya.+