1 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị Ashdọd wee bilie n’isi ụtụtụ echi ya, ma, lee, Degọn dara kpuo ihu n’ala n’ihu igbe Jehova.+ Ha wee buru Degọn debeghachi ya n’ebe ọ na-adị.+
3 Ndị Ashdọd wee bilie n’isi ụtụtụ echi ya, ma, lee, Degọn dara kpuo ihu n’ala n’ihu igbe Jehova.+ Ha wee buru Degọn debeghachi ya n’ebe ọ na-adị.+