Abụ Ọma 71:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Chineke, biko, ahapụla m ruo ọbụna mgbe m mere agadi na mgbe isi chara m awọ́,+Ruo mgbe m kọọrọ ọgbọ ọzọ banyere ogwe aka gị,+Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ịdị ike gị.+ Abụ Ọma 92:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha ka ga na-eme nke ọma n’isi awọ́ ha,+Ha ka ga-agba agba, na-amakwa pokopoko,+
18 Chineke, biko, ahapụla m ruo ọbụna mgbe m mere agadi na mgbe isi chara m awọ́,+Ruo mgbe m kọọrọ ọgbọ ọzọ banyere ogwe aka gị,+Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ịdị ike gị.+