Matiu 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na olee uru ọ ga-abara mmadụ ma ọ bụrụ na o rite ụwa dum n’uru ma tụfuo mkpụrụ obi ya?+ ka ọ̀ bụ gịnị ka mmadụ ga-eji gbanwere+ mkpụrụ obi ya?
26 N’ihi na olee uru ọ ga-abara mmadụ ma ọ bụrụ na o rite ụwa dum n’uru ma tụfuo mkpụrụ obi ya?+ ka ọ̀ bụ gịnị ka mmadụ ga-eji gbanwere+ mkpụrụ obi ya?