Abụ Ọma 107:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ònye maara ihe? Ọ ga-ahụ ihe ndị a,+Chebakwara obiọma Jehova echiche.+ Aịzaya 41:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ka ndị mmadụ wee hụ ma mata, ṅaakwa ntị ma ghọta n’otu mgbe ahụ na ọ bụ aka Jehova mere ihe a, na ọ bụkwa Onye Nsọ Izrel mere ya.”+
20 ka ndị mmadụ wee hụ ma mata, ṅaakwa ntị ma ghọta n’otu mgbe ahụ na ọ bụ aka Jehova mere ihe a, na ọ bụkwa Onye Nsọ Izrel mere ya.”+