Emọs 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Meenụ ka ikpe ziri ezi na-eru dị ka mmiri,+ ka ezi omume na-asọkwa mgbe niile dị ka iyi.+