Aịzaya 43:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee! Ana m eme ihe ọhụrụ.+ Ọ ga-apụta ìhè. Unu ga-amata ya, ọ̀ bụ na unu agaghị amata ya?+ N’ezie, m ga-awa ụzọ n’ala ịkpa+, meekwa ka osimiri sọfee n’ọzara.+
19 Lee! Ana m eme ihe ọhụrụ.+ Ọ ga-apụta ìhè. Unu ga-amata ya, ọ̀ bụ na unu agaghị amata ya?+ N’ezie, m ga-awa ụzọ n’ala ịkpa+, meekwa ka osimiri sọfee n’ọzara.+